INEC émefùghị̀ ₦355bn n’élú BVAS díkà Dele Momodu kwùrù

Nigeria News News

INEC émefùghị̀ ₦355bn n’élú BVAS díkà Dele Momodu kwùrù
Nigeria Latest News,Nigeria Headlines
  • 📰 thecableng
  • ⏱ Reading Time:
  • 61 sec. here
  • 3 min. at publisher
  • 📊 Quality Score:
  • News: 28%
  • Publisher: 80%

Dele Momodu, onye mbipụta akụkọ n’ụlọ ọrụ Ovation Magazine, kwuru nà ndị Independent National Electoral Commission (INEC) mefuru ego ruru ijeri Naira narị atọ n’iri ise n’ise n’elu ígwè há

, n’ime ijeri Naira narị atọ n’ise há depụtara màkà nya bụ ntuliaka, INEC tụrụ ányá iji “ijeri Naira ótù nari n’iri isii na ótù n’ụma nde narị itoolu màkà ihe n’ile gbasara nhazi ntuliaka, ijeri ótù narị Naira nà iri n’asaa n’ụma nde ótù narị maka ihe gbasara teknuzu, yana mmefu ego ndị ọzọ pụtara ijeri Naira iri na asatọ n’ụma nde narị iri ise.

N’ịga n’ihu, kọmitii à kwùrù nà ọnụ ego ijeri Naira asaa n’ụma nde narị iri anọ bụ nke há debere n’akụkụ màkà mmefu ego nke atụghị ányá. Ego é ji zụta ígwè BVAS sònyèrè nà ijeri Naira ótù nari nà iri n’asaa n’ụma nde ótù narị, nke dabara n’ego edepụtara ịgbachi màkà tekunuzu.Ókwú na-ewu nà INEC mefuru ijeri Naira narị atọ na iri ise n’ise n’elu ígwè BVAS, dịka Dele Momodu kwùrù, bụ àsí.

Ijeri Naira narị atọ na iri ise n’ise bụ mgbakọta ọnụego ụlọrụ INEC kwadoro iji me ntuliaka nke afọ 2023. Nke à pụtara nà ijeri Naira narị atọ na ise bụ màkà ntuli aka. Ijeri Naira iri ise wèré bụ́rụ́ màkà budget ụlọrụ INEC ǹkè afọ ahụ. N’ime ijeri Naira narị atọ n’ise ǹkè akwadobere màkà ntuli aka, ụlọrụ INEC mabidoro nà ego niile gbasara tekunuzu agaghị agafe ijeri Naira ótù narị n’iri na asaa n’ụma nde ótù narị. Nke à pụtara na nanị obere ego n’ime ijeri Naira ótù nari na iri n’asaa n’ụma nde ótù narị bụ nke há mefuru n’elu BVAS.

We have summarized this news so that you can read it quickly. If you are interested in the news, you can read the full text here. Read more:

thecableng /  🏆 2. in NG

Nigeria Latest News, Nigeria Headlines

Similar News:You can also read news stories similar to this one that we have collected from other news sources.

INEC kò nọ ọọdunrun ó lé marunlelaadọta biliọnu naira lórí BVAS bí Délé Mọmọdu ṣe wíINEC kò nọ ọọdunrun ó lé marunlelaadọta biliọnu naira lórí BVAS bí Délé Mọmọdu ṣe wíDélé Mọmọdu, ẹni tí ó ń tẹ magasini Ovation (ovation magazine), síta sọ pé Independent National Electoral Commission (INEC), àjọ tí ó ń ṣe ètò ìdìbò ní Nàìjíríà nọ ọọdunrun
Read more »

INEC, àjọ tí ó ń ṣe ètò ìdìbò, kò nọ ọọdunrun ó lé marunlelaadọta biliọnu naira lórí BVAS bí Délé Mọmọdu ṣe wíINEC, àjọ tí ó ń ṣe ètò ìdìbò, kò nọ ọọdunrun ó lé marunlelaadọta biliọnu naira lórí BVAS bí Délé Mọmọdu ṣe wíDélé Mọmọdu, ẹni tí ó ń tẹ magasini Ovation (ovation magazine), síta sọ pé Independent National Electoral Commission (INEC), àjọ tí ó ń ṣe ètò ìdìbò ní Nàìjíríà nọ ọọdunrun
Read more »

Tribunal Set To Deliver Judgment In Suit Challenging Mutfwang’s Victory In PlateauTribunal Set To Deliver Judgment In Suit Challenging Mutfwang’s Victory In PlateauThe governorship candidate of the All Progressives Congress APC, Nentawe Yilwatda, is challenging the election and declaration of Mutfwang by the Independent National Electoral Commission (INEC).
Read more »

Insecurity tops challenges ahead of Bayelsa, Kogi, Imo gov'ship elections — YiagaInsecurity tops challenges ahead of Bayelsa, Kogi, Imo gov'ship elections — YiagaAHEAD of the off-circle governorship elections the Independent National Electoral Commission, INEC, is set to conduct, an election observer, Yiaga Africa, Friday, released a report tagged 'Emerging Political and Security Trends in Bayelsa, Kogi, and Imo States', which was made available to Vanguard showed insecurity topping other challenges before, during and after the elections.
Read more »

ROUND UP: Three times President Buhari made controversial appointmentsROUND UP: Three times President Buhari made controversial appointmentsSince he came to power in 2015, President Muhammadu Buhari has made various controversial appointments. We bring our readers a round up of some of these ‘illegal’ appointments. Appointment of party member as INEC commissioner President Muhammadu Buhari in October 2020 appointed his Personal Assistant on Social Media, Lauretta Onochie, as a resident electoral commissioner …
Read more »



Render Time: 2025-03-04 01:41:49