Íhé ńkírí ébé ńdị́ ágha nà-ègósị̀pụ̀ égbè há ésiteghị nà Niger Republic Read full story in Igbo (Pia aka ébé á kà i gụọ akụkọ zụrụ oké ) 👉🏽
August 8, 2023 3:52 PMN’ime ihe nkiri nke pụtara nà TikTok, a hụrụ kà ndị agha bu egbe, ma na-eme kà ha ano n’ogbo agha, n’ihe dịka ha na-akwado ije agha.
“Kpere ndị agha anyị ekpere màkà ndị agha Niger Republic kàrà kwádó ịlụso ndị íro ha agha. Lee ihe ngosị a.Ekwenyekwela n’agha. Africa ibuso onwe ya agha. Ihe a bụ ihe ndị ọcha chọrọ, ka ha nwee ike ịresị ha ńgwá agha. Africa, ọ bụzi maka gịnị?” Ihe a bụ iheGbadebo Rhodes-Vivor, onye ji òtù Labour Party zọọ ọkwa ọchịchị gọvanọ nà Lagos steeti, bipụtakwara ihe ngosị a na Twitter.
Ihe a kà o kwuru: “N’adịghị kà ndị ọzọ, ọ bụ naanị ótù akwụkwọ ikikere ime njem passport kà m nwere. Onweghị obodo ọzọ m ṅụrụ iyi ikwado. Nigeria bụ ihe m nwere.“ị́lụ̀ agha megide ndị ná-ákwàdó ótù ebumnuche, ná-àchọ́ nwere onwe màkà akụ n’ụba obodo ha, mà ná-àchọ́ ísi n’aka ndị ọcha na-emegbu ha pụta, ga-enwe ezigbo nsonazụ nye òtú mba ndị ọzọ sì ahụta anyị dịka isi ndụ mba Africa.
Nigeria Latest News, Nigeria Headlines
Similar News:You can also read news stories similar to this one that we have collected from other news sources.
Tinubu meets with governors of states sharing boundaries with Niger Republic | TheCablePresident Bola Ahmed Tinubu has met with governors of northern states that share boundaries with Niger Republic.
Read more »
Tinubu meets governors of states sharing boundaries with Niger Republic | TheCablePresident Bola Ahmed Tinubu has met with governors of northern states that share boundaries with Niger Republic.
Read more »
Niger Coup: Customs boss urges vigilance at Benin Republic, Cameroon bordersNCS boss says any transit goods through the Nigeria customs territory should be stopped if they are headed to the Niger Republic.
Read more »
Air France Suspends Flights To Burkina Faso, Mali After Closure Of Niger Republic Airspace | Sahara ReportersAir France on Monday announced suspension of flights to and from Ouagadougou in Burkina Faso and Bamako in Mali until August 11. This comes after the military junta in Niger Republic on Sunday closed its airspace citing “threat of intervention” by the Economic Community of West African States (ECOWAS). Reuters reports that a flight tracking service, FlightRadar24, said in a blog post that “The closure of Niger’s airspace dramatically widens the area over which most commercial flights between Europe and southern Africa cannot fly.
Read more »